1 Timothy 1:18 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ugbu a, Timoti nwa m, iwu a ka m na-enye gị nꞌaka idebe. Lụsie ọgụ okwu Onyenwe anyị ike, dị ka Onyenwe nꞌonwe ya si nye anyị iwu ka anyị, lụọ ya site nꞌọnụ ndị amụma ya.
Igbo 2006
Iwu a ka m'nēnye n'aka-gi idebe, nwam Timọti, dika amuma nile si di nke eburu uzọ bu bayere gi, ka i we were ha bu agha ọma nka;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a, Timoti nwa m, ana m enye gị ndụmọdụ a dị ka amụma ahụ e buru banyere gị nʼoge gara aga si dị. Ka ị site nʼịgbaso ya nwe ike ịlụ ezi ọgụ ahụ.