1 Timothy 1:3 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Dị ka m rịọrọ gị ka ị nọgide nꞌEfesọs mgbe m hapụrụ gaa Masidonia, nọgidekwa nꞌebe ahụ. Nꞌihi na achọrọ m ka i mee ka ụfọdụ mmadụ nọ nꞌEfesọs kwụsị ozizi ụgha ha.
Igbo 2006
Dika m'riọrọ gi ka i nọgide n'Efesọs, mb͕e m'gaje iga nime Masedọnia, ka i we nye madu ufọdu iwu ka ha ghara izí ihe di iche,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Dị ka m gbara gị ume, mgbe m na-aga Masidonia, nọgide nʼEfesọs ka i nwee ike nye mmadụ ụfọdụ iwu ka ha ghara ịga nʼihu nʼizi ụkpụrụ dị iche.