1 Timothy 1:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na ndị ozizi ụgha ahụ esitela nꞌokwukwe anyị wezụga onwe ha. Ha nọ ugbu a na-atụfu oge ịjụ ajụjụ na ikwu okwu nzuzu.
Igbo 2006
nke madu ufọdu, ebe ha hiere ha, ha siri nime ha jehie we kwue okwu efu;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụfọdụ e sikwala nʼihe ndị a dapụ, jehie ụzọ, site nʼoke ịrụ ụka na-abaghị uru.