1 Timothy 1:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha chọrọ ịbụ ndị a maara aha ha dị ka ndị ozizi iwu Mosisi, ma ha amaghị ihe iwu ahụ naegosi anyị.
Igbo 2006
chọ kwa ibu ndi-ozizí nke iwu, ọ bu ezie na ha aghọtaghi ihe ha nēkwu, ha aghọtaghi kwa ihe ahu ha nēkwusi ike bayere ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha chọrọ ịbụ ndị ozizi iwu ma ha amaghị ihe ha na-ekwu maọbụ ihe ha na-akwadosi ike.