1 Timothy 1:8 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma anyị maara na iwu Chineke dị mma, ma ọ bụrụ na onye ọ bụla ewere ya mee ihe Chineke chọrọ ka e jiri ya mee.
Igbo 2006
Ma ayi matara na iwu ahu di nma, ma ọ buru na onye ọ bula ewere ya me ihe n'uzọ kwesiri iwu,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma anyị maara na iwu dị mma, ma ọ bụrụ na onye ọbụla ewere ya mee ihe a chọrọ ka e jiri ya mee.