1 Timothy 2:11 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị inyom kwesịkwara iji obi dị umeala na obi dị nwayọọ gee ntị mụtakwa ihe mgbe a na-ezi ihe.
Igbo 2006
Ka nwanyi were nwayọ muta n'ido onwe-ya n'okpuru n'uzọ nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nwanyị kwesikwara iji obi dị umeala na obi dị nwayọọ gee ntị mụtakwa ihe mgbe a na-ezi ihe.