1 Timothy 2:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nke a ọ̀ bụ nꞌihi gịnị? Ọ bụ nꞌihi na Chineke buru ụzọ kee Adam tupu o kee Iiv.
Igbo 2006
N'ihi na Adam ka eburu uzọ kpu, mb͕e ahu ewe kpu Iv;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ nʼihi na e buru ụzọ kee Adam tupu e kee Iiv.