1 Timothy 2:4 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na Chineke chọrọ ka a zọpụta mmadụ nile, ka ha matakwa eziokwu ahụ.
Igbo 2006
Onye nāchọ ka azọputa madu nile, ka ha biaru kwa nmazu nke ezi-okwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye chọrọ ka a zọpụta mmadụ niile, ka ha niile bịaruo na mmazu nke eziokwu.