1 Timothy 2:6 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nke a bụ ozi ọma ahụ Chineke nyere ụwa mgbe oge ya ruru.
Igbo 2006
Onye nyere Onwe-ya ka Ọ buru ihe-nb͕aputa n'ihi madu nile; nke agāb͕a àmà-ya n'oge nke aka ya;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye weere onwe ya ka ọ bụrụ ihe mgbapụta nʼihi mmadụ niile, nke bụ ịgba ama a na-enye nʼoge ya.