1 Timothy 2:7 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
A họpụtakwala m nꞌeziokwu ka m bụrụ onyeozi Chineke, ikwusara na izi ndị mba ọzọ ozi ọma a, na igosi ha ụzọ ahụ Chineke kwadoro isi zọpụta ndị mmadụ site nꞌokwukwe.
Igbo 2006
nke edebere mu onwem ka m'buru onye-nkwusa na onye-ozi ka m'we b͕a àmà ahu (anamekwu ezi-okwu, ekwughm okwu-ugha), ibu kwa onye-ozizí nke ndi mba ọzọ nime okwukwe na ezi-okwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi nke a, a họpụtara m ka m bụrụ ọnụ na-ekwuru ọha nakwa onyeozi, na onye nkuzi nye ndị mba ọzọ banyere ezi okwukwe ahụ. Eziokwu ka m na-ekwu, anaghị m agha ụgha.