1 Timothy 4:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Na-ezi ihe ndị a, ma gbalịa ka ị hụ na onye ọ bụla matara ya nke ọma.
Igbo 2006
Nēnye ihe ndia n'iwu, nēzí kwa ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị a bụ ihe ndị ị ga-akụzi, kwudosie ike na-akụzi ha.