1 Timothy 4:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Tutuu ruo mgbe m ga-abịa nꞌebe ahụ, na-agụpụta ma na-akọwakwara ndị chọọchị ihe e dere nꞌime akwụkwọ nsọ. Na-ekwusakwa okwu Chineke.
Igbo 2006
Rue mb͕e m'gābia, nāṅa nti ọgugu-akwukwọ-gi na idu-ọdu-gi na ozizí-gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Tutu ruo mgbe m ga-abịa nʼebe ahụ, na-agụpụta ma na-akọwakwara ndị chọọchị ihe e dere nʼime akwụkwọ nsọ. Na-ekwusakwa okwu Chineke.