1 Timothy 4:14 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Elelịla onyinye ime mmụọ nke i nwere anya, bụ nke e nyere gị site nꞌibu amụma nke pụtara ìhè mgbe ndị okenye chọọchị bikwasịrị gị aka nꞌisi.
Igbo 2006
Elefula onyinye-amara ahu nke di nime gi anya, nke esitere n'ibu-amuma, ya na ibikwasi-aka-n'isi nke ndi bu okenye, nye gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Elelịla onyinye ime mmụọ nke i nwere anya, bụ nke e nyere gị site nʼibu amụma pụtara ihe mgbe ndị okenye bikwasịrị gị aka nʼisi.