1 Timothy 4:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jiri onyinye ndị a nile rụọ ọrụ, ma nọgidesie ike nꞌọrụ gị, ka onye ọ bụla mata, hụkwa na ị na-eme nke ọma.
Igbo 2006
Nējisi ike n'ihe ndia; nānọsi ike nime ha; ka iga-n'iru-gi we puta ìhè n'ebe madu nile nọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jiri onyinye ndị a niile rụọ ọrụ, nọgidesie ike nʼọrụ gị, ka onye ọbụla mata, hụkwa na ị na-eme nke ọma.