1 Timothy 4:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Na-elezi anya nꞌihe ị na-eche, na ihe nile ị na-eme. Nọgidesie ike nꞌụzọ ziri ezi. Chineke ga-agọzikwa gị, jiri gị nyere ndị ọzọ aka.
Igbo 2006
Riba onwe-gi na ozizí-gi ama. Nānọgide n'ihe ndia; n'ihi na n'ime nka i gāzọputa onwe-gi zọputa kwa ndi nānu olu-gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Na-elezi anya na ndụ gị, na ozizi gị. Nọgidesie ike nʼihe ndị a nʼihi na site na ha, ị ga-azọpụta onwe gị, zọpụtakwa ndị na-ege gị ntị.