1 Timothy 4:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
rịọ Chineke ka ọ gọzie ya, nꞌihi na a na-eme ka nri ahụ bụrụ ihe dị mma site nꞌokwu Chineke na ekpere.
Igbo 2006
n'ihi na esitere n'okwu Chineke na ekpere do ya nsọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
nʼihi na-esitere nʼokwu Chineke na ekpere doo ya nsọ.