1 Timothy 4:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụrụ na ị kọwaara ndị ọzọ ihe ndị a nke ọma, mee ka ụmụnna anyị mata ha, ị ga-abụ onye na-arụ ọrụ gị nke ọma, onye a na-esite nꞌokwukwe ị nwere, ya na ezi ozizi ọma nke ị naagbaso, na-azụju afọ.
Igbo 2006
Ọ buru na i me ka umu-nna-ayi nēchè uche n'ihe ndia, i gābu onye nējere Kraist Jisus ozi nke-ọma, ebe anāzùputa gi n'okwu nile nke okwukwe-ayi, na nke ozizí ọma ahu nke i soworo n'ukwu n'ukwu:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na ị mee ka ụmụnna mara ihe ndị a, ị ga-abụ ezi onyeozi Kraịst Jisọs, onye a zụlitere nke ọma site nʼeziokwu nke okwukwe, na ezi ozizi nke ị gbasoro.