1 Timothy 4:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Atụfula oge gị ịrụ ụka banyere akụkọ ifo nzuzu, na akụkọ na-abaghị uru nke ndị agadi nwanyị na-akọ. Kama jiri oge i nwere na ike i nwere na-azụ onwe gị.
Igbo 2006
ma ju akukọ-irò nile emeruru emeru nke di-kwa-ra agadi-ndinyom. Ma nānwa onwe-gi ka i we rue nsọpuru-Chineke:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Atụfula oge gị nʼịrụ ụka rụrụ arụ banyere akụkọ ifo nzuzu, na akụkọ na-abaghị uru nke ndị agadi nwanyị na-akọ. Kama zụọ onwe gị ka ị bụrụ onye nke na-asọpụrụ Chineke.