1 Timothy 4:9 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nke a bụ eziokwu ahụ nke onye ọ bụla kwesịrị ịnabatara onwe ya. Anyị na-adọgbu onwe anyị nꞌọrụ na-ahụjukwa anya ime ka ndị mmadụ kwere ya, nꞌihi na olileanya anyị dị nꞌime Chineke dị ndụ, onye nwụrụ ọnwụ nꞌihi mmadụ nile, nke ka nke nꞌihi ndị ahụ kweere na ya.
Igbo 2006
Okwu a kwesiri ntukwasi-obi, kwesi kwa ka anara ya nke-ọma n'uzọ nile ọ bula.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Okwu a kwesiri ntụkwasị obi, kwesikwa ka a nara ya nke ọma.