1 Timothy 5:19 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Egela ntị nꞌebubo ọjọọ ọ bụla a naebo onye okenye karịakwa ma ọ bụ na ndị akaebe abụọ ma ọ bụ atọ gbara ama megide ya.
Igbo 2006
Anarala ebubo anēbo okenye, ma-ọbughi n'ọnu ndi-àmà abua ma-ọbu atọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Egela ntị nʼebubo ọjọọ ọbụla a na-ebo onye okenye karịakwa maọbụ na ndị akaebe abụọ maọbụ atọ gbara ama megide ya.