1 Timothy 5:20 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụrụ na ọ mehiere nꞌezie, kpọpụta ya baara ya mba nꞌihu mmadụ nile na chọọchị, ka onye ọzọ gharakwa iso omume ya.
Igbo 2006
Nātu ndi nēmehie nmehie-ha n'anya n'iru madu nile, ka ndi fọduru we tu kwa egwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ndị okenye ahụ nọgidere na-eme mmehie, kpọpụta ha baara ha mba nʼihu mmadụ niile, ka ndị ọzọ tụọ egwu gharakwa iso omume ha.