1 Timothy 5:25 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu a kwa, ndị mmadụ maara ụfọdụ ihe ọma nke ndị ụkọchukwu na-eme, ma o nwere ụfọdụ ihe ọma ha na-eme nke na-agaghị apụta ìhè tutuu ruo oge ikpeazụ.
Igbo 2006
Otú ahu, ọlu nile nke di nma nāputa kwa ìhè; apughi kwa izobe ọlu nke di iche.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu a kwa, ọrụ ọma na-apụta ihe, ma ọ bụladị ndị na-apụtaghị ihe, apụghị izo ha ezo.