1 Timothy 5:7 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ihe ndị a bụ ihe i kwesịrị inye ndị chọọchị gị dị ka iwu, ka ụmụ Chineke mụta, ma na-emekwa ihe dị mma.
Igbo 2006
Nēnye kwa ihe ndia n'iwu, ka ha we buru ndi anādighi-akalu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nye ha ihe ndị a dịka iwu, ka ha ghara ị bụ ndị a na-ata ụta.
Recommended Reading