1 Timothy 6:21 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị a atụfuola ohere ha nwere ịmata ihe ahụ kachasị mkpa na ndụ ha. Ha amaghị Chineke. Ka amara Chineke dịnyere gị.
Igbo 2006
bú ihe-ọmuma nke ufọdu kwuputara we hie n'ihe bayere okwukwe-ayi. Ka amara diyere unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
bụ nke ụfọdụ kwupụtara, ma na ime nke a, ha esitela nʼụzọ okwukwe kpafuo. Ka amara dịnyere gị. Amen.
Recommended Reading