2 Chronicles 15:19 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Agha adighi kwa ọzọ rue arọ nke-orú-na-iri-na-ise nke Esa bu eze.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ dịkwaghị agha ọzọ a lụrụ tutu ruo nʼafọ iri atọ na ise nke ọchịchị eze Asa na Juda.