2 Chronicles 17:16 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
onye so ya bu Amasaia nwa Zikri, onye were afọ-ofufo nye Jehova onwe-ya; ya na orú nnù ndikom orú uzọ na uzọ ise, ndi-dike bu dìnkpà:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ọzọ, Amasiya nwa Zikri, onye ji afọ ofufu nye onwe ya maka ọrụ Onyenwe anyị, na-achị narị puku ndị agha abụọ (200,000).