2 Chronicles 22:5 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O jeghari-kwa-ra n'idu-ọdu-ha, we soro Jehoram nwa Ehab, bú eze Israel, ibuso Hazael, bú eze Siria, agha na Remot-gilead: ndi Siria we tib͕ue Joram.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O gbasokwara ndụmọdụ ha, mgbe o sooro Joram nwa Ehab, bụ eze Izrel, ịga buso Hazael eze Aram agha na Ramọt Gilead. Ndị Aram merụrụ Joram ahụ,