2 Chronicles 25:2 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O me ihe ziri ezi n'anya Jehova, nání na o weghi obi zuru okè me ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O mere ihe ziri ezi nʼanya Onyenwe anyị, ma o jighị obi ya niile mee nke a.