2 Chronicles 26:17 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Azaraia, bú onye-nchu-àjà, we baso ya, ya na ọgu ndi-nchu-àjà anọ nke Jehova, bú ndi-dìnkpà:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Azaraya onye nchụaja na ndị nchụaja Onyenwe anyị iri asatọ ọzọ bụ dimkpa jekwuru ya nʼebe ahụ.