2 Chronicles 34:29 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Eze we ziga, chikọta ndi-okenye nile nke Juda na Jerusalem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, eze kpọrọ ndị okenye Juda na Jerusalem niile.

Recommended Reading