2 Chronicles 34:32 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
O we me onye ọ bula ahuru na Jerusalem na Benjamin ka o guzo. Ndi bi na Jerusalem we me dika ọb͕ub͕a-ndu Chineke si di, bú Chineke nke ndi bu nna-ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O mekwara ka ndị niile nọ na Jerusalem na Benjamin kwee Onyenwe anyị otu nkwa ahụ. Ndị niile bi na Jerusalem mezukwara ihe ndị a dịka ọgbụgba ndụ Chineke, bụ Chineke nna nna ha si dị.