2 Chronicles 34:5 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O sure ọkpukpu nke ndi-nchu-àjà n'elu ebe-ichu-àjà-ha, me ka Juda na Jerusalem di ọcha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ kpọrọ ọkpụkpụ ndị nchụaja ahụ ọkụ nʼelu ebe ịchụ aja arụsị ha, si otu a mee ka Juda na Jerusalem dị ọcha.