2 Chronicles 35:27 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
na ihe nile o mere, nke-mbu na nke-ikpe-azu, le, edewo ha n'akwukwọ ndi-eze Israel na Juda.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
na akụkọ ndụ ya site na mmalite ruo nʼọgwụgwụ, ka e depụtara nʼakwụkwọ akụkọ ndị eze Izrel na Juda.
Recommended Reading