2 Chronicles 9:22 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Eze, bú Solomon, we di uku kari eze nile nke uwa n'àkù na amam-ihe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Eze Solomọn bara ụba nʼakụ, nweekwa amamihe karịa ndị eze niile dị nʼụwa.