2 Corinthians 10:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma anyị onwe anyị adịghị anya isi banyere ihe ọ bụla anyị na-enweghị ike ime. Olileanya anyị na nzube anyị mgbe nile bụ ime ihe nile ruo nꞌebe ahụ Chineke chọrọ ka anyị meruo ihe, nꞌọrụ nke anyị na-arụ nꞌetiti unu.
Igbo 2006
Ma ayi onwe-ayi agaghi-anya isi rue ihe anāpughi itù atù, kama dika ọtùtù nke ihe-ọtùtù ahu si di, bú nke Chineke keputara ayi, dika ọtùtù, ibiaru ọbuná n'ebe unu nọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma anyị onwe anyị, adịghị anya isi banyere ihe ọbụla anyị na-enweghị ike ime. Kama anyị ga-anya isi nʼoke ọrụ ahụ Chineke kenyere anyị, ka anyị rụrụte ọ bụladị ruo nʼebe unu nọ.