2 Corinthians 10:17 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Dị ka akwụkwọ nsọ kwuru, ọ bụrụ na onye ọ bụla achọọ ịnya isi, ya nyaa isi nꞌihe ahụ Onyenwe anyị rụrụ, ọ bụghị nꞌihe banyere ihe nke ya onwe ya rụrụ.
Igbo 2006
Ma onye nānya isi, ya nya n'Onye-nwe-ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma, “Onye ọbụla na-anya isi, ya nyaa nʼime Onyenwe anyị.”