2 Corinthians 10:7 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ihe na-enye unu nsogbu bụ na unu na-ele m anya nanị nꞌelu anụ ahụ chee na m adịghị ike, ma unu adịghị ele m anya nꞌime obi. Ọ bụrụ na onye ọ bụla echee na o nwere ike nke Kraịst na-enye ndị bụ ndị nke ya, ya matakwa na mụ onwe m nwekwara ụdị ike ahụ.
Igbo 2006
Unu nēle ihe di n'iru unu anya. Ọ buru na onye ọ bula atukwasiwo obi n'onwe-ya na ya bu onye Kraist, ya gua nka ọzọ n'onwe-ya, na, dika ya onwe-ya bu onye Kraist, otú a ka ayi onwe-ayi bu kwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu na-ele anya nʼihe ndị dị unu nʼihu. Ọ bụrụ na ọ bụ ihe doro anya nye onye ọbụla na ha bụ nke Kraịst, ha matakwa na onwe ha, na otu ahụ ha bụ nke Kraịst na anyị onwe anyị bụkwa nke ya.
Recommended Reading