2 Corinthians 11:1 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Echere m na unu ga-anagide ya ma ọ bụrụ na m ekwuo okwu ndị a dị ka onye nzuzu. Biko nweenụ ndidi nꞌebe m nọ mgbe m na-ekwu ihe dị m nꞌobi.
Igbo 2006
Ọ gādim nọ̄ nma ma ọ buru na unu gānagidem n'okwu ntà nke sitere n'enweghi-uche: ma unu nānagidem n'ezie.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ ga-adị m mma ma ọ bụrụ na unu ga-anagide m ka m kwuo okwu ndị a dị ka onye nzuzu. Biko nagidenụ m.