2 Corinthians 11:10 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nke a bụ nkwa m na-ekwe onwe m. Ọ dịkwaghị onye ọ bụla nꞌime Griis pụrụ igbochi m ịnya isi na anataghị m inyeaka ọ bụla site nꞌaka onye ọ bụla nꞌetiti unu.
Igbo 2006
Dika ezi-okwu nke Kraist di nimem, agaghi-eb͕ochi inya-isi a nimem n'akuku nile nke Akaia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebe eziokwu nke Kraịst dị nʼime m, ịnya isi m nke a agaghị akwụsị na mpaghara Akaịa niile.