2 Corinthians 11:17 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ụdị ịnya isi a m chọrọ igosi unu abụghị ihe Onyenwe anyị chọrọ ka m mee, ma achọrọ m ịkpa agwa ugbu a dị ka onye na-enweghị uche.
Igbo 2006
Ihe m'nēkwu, ekwughi m dika Onye-nwe-ayi gēkwu, kama ọ bu dika n'enweghi-uche, n'ihe m'dabere we nānya isi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nʼihe m dabeere na-anya isi, adịghị m ekwu okwu dịka Onyenwe anyị ga-ekwu, maọbụ dịka onye na-enweghị uche.