2 Corinthians 11:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ana m echegbu nnọọ onwe m nꞌihi unu, ihe banyere unu na-emetụ m nꞌobi dị ka o si emetụ Chineke nꞌobi. Ọ na-agụ obi m agụụ ịhụ na Kraịst nanị bụ onye unu gaahụ nꞌanya. Achọrọ m ka unu hụ Kraịst nꞌanya dị ka nwagbọghọ naamaghị nwoke si ahụ onye na-achọ ịlụ ya nꞌanya, na-edebekwa onye ya ọcha nꞌihi nwoke ahụ.
Igbo 2006
N'ihi na ejim ekworo Chineke nēkworo unu: n'ihi na ejikọrọm unu na otù di, ka m'we che unu n'iru Kraist dika nwa-ab͕ọghọ nāmaghi nwoke, bú nke anēmerughi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ekworo m nwere nʼebe unu nọ bụ ekworo nke Chineke. Ekwere m nkwa iwere unu nye otu di, ya bụ Kraịst, ka m nwe ike chee unu nʼihu ya dịka nwaagbọghọ dị ọcha nke na-amaghị nwoke.