2 Corinthians 11:22 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha na-anya isi na ha bụ ndị Juu! Lee na mụ onwe m bụkwa onye Juu. Ha na-ekwu na ha bụ ndị Izirel ahụ Chineke họpụtara. Otu a kwa, mụ onwe m bụkwa onye Izirel. Ha na-anya isi na-asị na ha bụ ụmụ Eberaham. Mụ onwe m bụkwa nwa Eberaham.
Igbo 2006
Hà bu ndi-Hibru? mu onwem bu kwa. Hà bu ndi Israel? mu onwem bu kwa. Hà bu nkpuru Abraham? mu onwem bu kwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha bụ ndị Hibru? Mụ onwe m bụkwa ya. Ha bụ ndị Izrel? Mụ onwe m bụkwa ya. Ha bụ ndị agbụrụ Ebraham? Mụ onwe m bụkwa.