2 Corinthians 11:25 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
E jirila okporo igwe tie m ihe ruru ugboro atọ. A tụọla m nkume otu ugboro. Ugboro atọ ka ụgbọ mmiri m nọ nꞌime ya kpuru nꞌoke osimiri. Anọọla m otu abalị na ụbọchị so ya nꞌelu oke osimiri ebe mmiri na-ebugharị m.
Igbo 2006
Ub͕ò atọ ka apiaram utari, otù ub͕ò ka aturum nkume, ub͕ò atọ ka ub͕ọ m'nọ nime ya kpùru, otù ubọchi abali na ehihie ka m'nọworo nime ob͕u-miri;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
E jirila okporo igwe tie m ugboro atọ. Atụrụ m nkume otu ugboro. Ugboro atọ ka ụgbọ mmiri m nọ nʼime ya kpuru nʼoke osimiri. Anọọla m otu abalị na ụbọchị so ya nʼelu oke osimiri ebe mmiri na-ebugharị m.