2 Corinthians 11:27 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Adọgbuola m onwe m nꞌọrụ, anọọla m nꞌọnọdụ ịhụju anya na ịmụ anya ọtụtụ abalị. Ọtụtụ mgbe ana m anọ agụụ na-erighị ihe ọ bụla, ma ọ bụ ịṅụ ihe ọ bụla. Anọọla m ọtụtụ mgbe nꞌoge oyi na-ama jijiji nꞌihi enweghị uwe dị mma m ji achụ oyi.
Igbo 2006
n'idọb͕u onwem n'ọlu na ihuju-anya, n'imu-anya ọtutu mb͕e, n'oké agu na akpiri-ikpọ-nku, n'obubu-ọnu ọtutu mb͕e, n'oyi na ib͕a-ọtọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Adọgbuola m onwe m nʼọrụ, anọọla m nʼọnọdụ ịhụju anya na ịmụ anya ọtụtụ abalị. Ọtụtụ mgbe ana m anọ agụụ na-erighị ihe ọbụla, maọbụ ịṅụ ihe ọbụla. Anọọla m ọtụtụ mgbe nʼoge oyi na-ama jijiji nʼihi enweghị uwe dị mma m ji achụ oyi.