2 Corinthians 11:28 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma e wezụga ihe ndị a nile, ana m anọ nꞌechiche mgbe nile banyere otu ihe nile si aga nꞌime nzụkọ Kraịst.
Igbo 2006
Nāgughi ihe di n'èzí, ihe ahu di nke nānyib͕um kwa-ubọchi, bú ncheb͕u m'nēcheb͕u onwem bayere nzukọ Kraist nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma e wezuga ihe ndị a niile, ana m anọ nʼechiche mgbe niile banyere otu ihe niile si aga nʼime nzukọ.