2 Corinthians 11:31 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Chineke, Nna Onyenwe anyị Jisọs, onye e kwesịrị ito aha ya ruo mgbe ebighị ebi, maara na ihe ndị a nile m na-ekwu bụ eziokwu.
Igbo 2006
Chineke na Nna nke Onye-nwe-ayi Jisus, Onye bu onye agọziri agọzi rue mb͕e nile ebighi-ebi, Ọ matara na ekwughi m okwu-ugha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Chineke, na Nna nke Onyenwe anyị Jisọs, onye e kwesiri ito aha ya ruo mgbe ebighị ebi, maara na ihe ndị a niile m na-ekwu bụ eziokwu.