2 Corinthians 11:32 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe m nọ nꞌobodo Damaskọs, onye ọchịchị ala ahụ, nke eze obodo ahụ a na-akpọ Aretas họpụtara, dotere ndị agha ya ka ha nọọ na nche nꞌọnụ ụzọ e si abata obodo ahụ ijide m ma ọ bụrụ na m achọọ isite obodo ahụ pụọ.
Igbo 2006
Nime Damaskọs onye-isi ala nke nọ n'okpuru Aretas, bú eze, nēche obodo ndi Damaskọs nche, ijidem:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼobodo Damaskọs, onye ọchịchị ala ahụ nke eze obodo ahụ a na-akpọ Aretas họpụtara, ndị na-eche obodo Damaskọs nche ka ha jide m.