2 Corinthians 11:33 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma e tinyere m nꞌime nkata, site nꞌoghere dị na mgbidi gbara obodo ahụ gburugburu wedata m, ime ka m si otu ahụ gbapụ ọsọ site nꞌaka ya.
Igbo 2006
site kwa na window ka esi na mb͕idi radam n'ihe akpara akpa, m'we b͕apu n'aka-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma e tinyere m nʼime nkata, site nʼoghere dị na mgbidi gbara obodo ahụ gburugburu wedata m, m gbanarị ya.