2 Corinthians 11:7 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ̀ ga-abụ na emere m ihe ọjọọ nꞌihi na asịghị m unu nye m ihe ọ bụla mgbe m na-ekwusara unu ozi ọma Chineke?
Igbo 2006
Ma-ọbu ọ̀ bu nmehie ka m'mehiere, mb͕e m'wedara onwem n'ala ka ewe welie unu onwe-unu elu, n'ihi na ezirim unu ozi ọma nke Chineke n'onyinye-efu?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ ga-abụ na-emere m ihe ọjọọ mgbe m wedara onwe m ala ka e welie unu elu, nʼihi nʼanaghị m unu ihe ọbụla mgbe m na-ekwusara unu oziọma Chineke?