2 Corinthians 12:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ụfọdụ nꞌime unu nwere ike ikwu sị, ọ bụ ezie na Pọl adịghị anara anyị ihe ọ bụla, ma ọ bụ onye aghụghọ! Ma eleghị anya, o nwere ụzọ aghụghọ dị iche iche o si anara anyị ego.
Igbo 2006
Ma ka ọ di otú a, mu onwem eboghi unu ibu arọ́; kama, ebe m'bu onye-aghughọ, ejim itu-ntu nwude unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼagbanyeghị na-abụrụ m unu ibu arọ, ụfọdụ nʼime unu na-ekwu, ọ bụ ezie na ọ dịghị anara anyị ihe ọbụla, maọbụ onye aghụghọ. Ma eleghị anya, o nwere ụzọ aghụghọ dị iche iche o si anara anyị ihe.